BLUE
Profile banner
II
Ilu Igbo Social
@igboamaka.bsky.social
15 followers1 following56 posts
IIigboamaka.bsky.social

"Aka weta, aka weta ka ite ji eju." -- Igbo Proverb #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Gbuo dike, gbuo dike, agha bido, a-acho ba dike." -- Igbo Proverbs #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Ọ nnụnụ isi ya kara a ka n'eje ọgụ ọturukpokpo." -- Igbo Prover #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Anaghị eti nwata ihe maka na ọ kwafụru ite mmanụ, ruo mgbe ọ tụpụrụ mkpụrụ nkwụ na ubochi ahụ ọ ga-aghọta ihe ọkụ na-eme nti oke." 🤍 -- Igbo Proverbs #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Ọte nkwụ anaghị ekwusi ihe niile ọ hụrụ n’elu nkwụ." -- Igbo Proverb #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Ịhụnanya nwere nsọpụrụ." -- Igbo Proverbs #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Mberede gburu dike mana mberede ka eji a ma dike." -- Igbo Proverb #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Anaghi eji ihe a na gba na nti agba na anya." --Igbo Proverb #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"Mmiri dọ n'eju dọrọ nwa nkịta, ọgbagharịsia gburugburu, ọ lọghachi ṅụọ ya." -- Igbo Proverb #Igboamaka

0
IIigboamaka.bsky.social

"A-kpara akwụ bu a-kpara akwụ, mana i bụrụ nkata ọ bụrụ ohi." -- Igbo Proverb #Igboamaka

0
Profile banner
II
Ilu Igbo Social
@igboamaka.bsky.social
15 followers1 following56 posts